Diuterọnọmi 32:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya. Jeremaya 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ee, onye na-asị, ‘M ga-ewuru onwe m ụlọ sara mbara na ọnụ ụlọ ndị dị obosara n’elu ya;+ windo m ga-etinye ya ga-adị obosara, m ga-eji osisi sida kụchie ya,+ teekwa ya ágbá na-acha uhie uhie.+ Hosia 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ha tara nri n’ebe ịta nri ha, afọ juru ha.+ Ha rijuru afọ, obi ha wee fụlie ha elu.+ Ọ bụ ya mere ha ji chefuo m.+
15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya.
14 ee, onye na-asị, ‘M ga-ewuru onwe m ụlọ sara mbara na ọnụ ụlọ ndị dị obosara n’elu ya;+ windo m ga-etinye ya ga-adị obosara, m ga-eji osisi sida kụchie ya,+ teekwa ya ágbá na-acha uhie uhie.+
6 Mgbe ha tara nri n’ebe ịta nri ha, afọ juru ha.+ Ha rijuru afọ, obi ha wee fụlie ha elu.+ Ọ bụ ya mere ha ji chefuo m.+