3 Mozis wee gwa ndị Izrel, sị: “Ka a na-echeta taa nke ọ bụ na ya ka unu si n’Ijipt pụọ,+ n’ụlọ ndị ohu, n’ihi na Jehova ji ike aka ya si ebe a kpọpụta unu.+ Ya mere, a gaghị eri ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.+
8 N’ihi ya, ka anyị na-eme ememme ahụ,+ n’ejighị ihe iko achịcha ochie,+ n’ejighịkwa ihe iko achịcha+ bụ́ ihe ọjọọ na ajọ omume,+ kama ka anyị jiri achịcha na-ekoghị eko bụ́ izi ezi na eziokwu na-eme ya.+