Ọpụpụ 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ma na-egosi ọbụna otu puku ọgbọ obiọma,* ma ọ bụrụ ndị hụrụ m n’anya ma na-edebe ihe m nyere n’iwu.+ Diuterọnọmi 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jiri obi gị dum+ na mkpụrụ obi gị dum+ na ike gị dum+ hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya. Diuterọnọmi 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya,+ rubere ya isi, debekwa ụkpụrụ ya na mkpebi ikpe+ ya na iwu ya mgbe niile. Matiu 22:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee sị ya: “‘Jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum na uche gị dum hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya.’+
6 ma na-egosi ọbụna otu puku ọgbọ obiọma,* ma ọ bụrụ ndị hụrụ m n’anya ma na-edebe ihe m nyere n’iwu.+
11 “Hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya,+ rubere ya isi, debekwa ụkpụrụ ya na mkpebi ikpe+ ya na iwu ya mgbe niile.
37 O wee sị ya: “‘Jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum na uche gị dum hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya.’+