Ọnụ Ọgụgụ 34:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nye ụmụ Izrel iwu, sị ha, ‘Unu na-abanye n’ala Kenan.+ Ọ bụ ala a, bụ́ ala Kenan, ka unu ga-eketa+ dị ka ókè ya niile si dị.+ Joshụa 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Gagharịanụ n’ebe unu mara ụlọikwuu ma nye ụmụ Izrel iwu, sị, ‘Kwadeberenụ onwe unu ihe oriri, n’ihi na abalị atọ taa unu ga-agafe Jọdan a ịbanye nweta ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu.’”+
2 “Nye ụmụ Izrel iwu, sị ha, ‘Unu na-abanye n’ala Kenan.+ Ọ bụ ala a, bụ́ ala Kenan, ka unu ga-eketa+ dị ka ókè ya niile si dị.+
11 “Gagharịanụ n’ebe unu mara ụlọikwuu ma nye ụmụ Izrel iwu, sị, ‘Kwadeberenụ onwe unu ihe oriri, n’ihi na abalị atọ taa unu ga-agafe Jọdan a ịbanye nweta ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu.’”+