Ndị Ikpe 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee nyefee ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe,+ ha wee na-akwakọrọ ihe ha; o wee were ha resị ndị iro ha gbara ha gburugburu,+ ha enweghịkwa ike iguzo n’ihu ndị iro ha.+
14 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee nyefee ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe,+ ha wee na-akwakọrọ ihe ha; o wee were ha resị ndị iro ha gbara ha gburugburu,+ ha enweghịkwa ike iguzo n’ihu ndị iro ha.+