26 Ewebatala ihe arụ n’ụlọ gị, i wee ghọọ ihe a ga-ebibi ebibi dị ka ya. Ị ga-asọ ya oyi nke ukwuu ma kpọ ya ajọ asị,+ n’ihi na ọ bụ ihe a ga-ebibi ebibi.+
18 Ma unu emetụkwala ihe a ga-ebibi ebibi aka,+ ka ọ ghara ịgụ unu agụụ,+ unu ewee were ụfọdụ n’ime ihe ndị a ga-ebibi ebibi+ ma mee ka ụmụ Izrel bụrụ ihe a ga-ebibi ebibi, wetakwara ya nsogbu.+