Ọnụ Ọgụgụ 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe ha gbagoro wee banye n’ime Negeb,+ ha bịarutere Hibrọn.+ Ahaịman, Shishaị na Talmaị,+ bụ́ ụmụ Enak,+ bi n’ebe ahụ. Ma, Hibrọn+ anọwo afọ asaa e wuru ya tupu e wuo Zoan+ nke Ijipt. Ọnụ Ọgụgụ 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Enak,+ ụmụ ndị Nefilim; anyị wee dị ka ụkpara n’anya anyị, otú ahụkwa ka anyị dị n’anya ha.”+ Joshụa 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’oge ahụ, Jọshụa gakwara gbukpọọ ụmụ Enak+ n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, ya bụ, Hibrọn, na Diba, na Enab+ nakwa n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu nakwa n’ógbè Izrel+ bụ́ ugwu ugwu. Jọshụa bibiri ha niile,+ tinyere obodo ha.
22 Mgbe ha gbagoro wee banye n’ime Negeb,+ ha bịarutere Hibrọn.+ Ahaịman, Shishaị na Talmaị,+ bụ́ ụmụ Enak,+ bi n’ebe ahụ. Ma, Hibrọn+ anọwo afọ asaa e wuru ya tupu e wuo Zoan+ nke Ijipt.
33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Enak,+ ụmụ ndị Nefilim; anyị wee dị ka ụkpara n’anya anyị, otú ahụkwa ka anyị dị n’anya ha.”+
21 N’oge ahụ, Jọshụa gakwara gbukpọọ ụmụ Enak+ n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, ya bụ, Hibrọn, na Diba, na Enab+ nakwa n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu nakwa n’ógbè Izrel+ bụ́ ugwu ugwu. Jọshụa bibiri ha niile,+ tinyere obodo ha.