Joshụa 10:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 O wee weghara ya na eze ya na obodo ya niile, ha wee were ihu mma agha bibie ha, bibiekwa mkpụrụ obi ọ bụla nọ n’ime ya.+ Ọ hapụghị onye ọ bụla ndụ.+ O mere Diba na eze ya ihe o mere Hibrọn, nke bụkwa ihe o mere Libna na eze ya.+
39 O wee weghara ya na eze ya na obodo ya niile, ha wee were ihu mma agha bibie ha, bibiekwa mkpụrụ obi ọ bụla nọ n’ime ya.+ Ọ hapụghị onye ọ bụla ndụ.+ O mere Diba na eze ya ihe o mere Hibrọn, nke bụkwa ihe o mere Libna na eze ya.+