13 Mozis wee nye ụmụ Izrel iwu, sị: “Ọ bụ ala a ka unu ga-eke n’etiti onwe unu site n’ife nza+ ka ọ bụrụ nke unu, dị nnọọ ka Jehova nyere n’iwu ka e nye ebo itoolu na ọkara.+
51 Ọ bụ ndị a bụ ihe nketa Elieza onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn na ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ebo dị iche iche nke ụmụ Izrel kesara+ dị ka ihe onwunwe site n’ife nza na Shaịlo+ n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+ Ha wee kwụsị ike ala ahụ.