Joshụa 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ala ụmụ Josef+ ketara site n’ife nza+ bidoro na Jọdan,+ nke dị nso na Jeriko, ruo na mmiri Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruo n’ala ịkpa nke si na Jeriko gbagoo n’ógbè Betel+ nke bụ́ ugwu ugwu. Joshụa 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụ Josef,+ bụ́ Manase na Ifrem,+ wee weghara ala ahụ.+
16 Ala ụmụ Josef+ ketara site n’ife nza+ bidoro na Jọdan,+ nke dị nso na Jeriko, ruo na mmiri Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruo n’ala ịkpa nke si na Jeriko gbagoo n’ógbè Betel+ nke bụ́ ugwu ugwu.