Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 21:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ma ọ bụrụ na mmadụ echechighị ibe ya echechi ma ezi Chineke ekwe ka o menahụ ya,+ m ga-ahọpụtara gị ebe o nwere ike ịgbaga.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 35:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 “Obodo ndị a ka unu ga-enye ndị Livaị: obodo mgbaba isii,+ bụ́ ndị unu ga-enye ha ka onye gburu mmadụ gbaba na ha,+ unu ga-enyekwa ha obodo iri anọ na abụọ ndị ọzọ ma e wezụga ndị ahụ.

  • Ọnụ Ọgụgụ 35:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Unu ga-enye ha obodo atọ n’akụkụ a nke Jọdan,+ unu ga-enyekwa ha obodo atọ n’ala Kenan.+ Obodo mgbaba ka ha ga-abụ.

  • Diuterọnọmi 4:41
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 41 N’oge ahụ, Mozis wepụtara obodo atọ n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya