Ọpụpụ 32:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere hapụ m, ka m weso ha iwe dị ọkụ wee kpochapụ ha,+ ka m meekwa ka ị ghọọ mba dị ukwuu.”+ Diuterọnọmi 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ọ ga-eme ka nwa gị nwoke kwụsị iso m, ha ga-efekwa chi ọzọ dị iche iche;+ Jehova ga-ewesokwa unu iwe dị ọkụ, ọ ga-alakwa gị n’iyi ọsọ ọsọ.+ Diuterọnọmi 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+ Ndị Ikpe 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee weso ndị Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee were ha resị+ ndị Filistia+ na ụmụ Amọn.+ Abụ Ọma 106:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Jehova wee weso ndị ya iwe dị ọkụ,+O wee kpọ ihe nketa ya asị.+
4 N’ihi na ọ ga-eme ka nwa gị nwoke kwụsị iso m, ha ga-efekwa chi ọzọ dị iche iche;+ Jehova ga-ewesokwa unu iwe dị ọkụ, ọ ga-alakwa gị n’iyi ọsọ ọsọ.+
22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+