Abụ Ọma 89:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ugwu na ndịda—ọ bụ gị kere ha;+Tebọ+ na Hemọn+—ha na-etiku aha gị mkpu ọṅụ.+ Jeremaya 46:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Eze, onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ kwuru, ‘ọ ga-abata wee dị otú Tebọ+ dị n’etiti ugwu ndị ọzọ, dịkwa otú ugwu Kamel+ dị n’akụkụ oké osimiri.
18 “‘Dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Eze, onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ kwuru, ‘ọ ga-abata wee dị otú Tebọ+ dị n’etiti ugwu ndị ọzọ, dịkwa otú ugwu Kamel+ dị n’akụkụ oké osimiri.