Joshụa 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ókè ya ruru Tebọ+ nakwa Shahazuma na Bet-shimesh, ebe ókè nke ala ha jedebere bụ na Jọdan; obodo iri na isii na ógbè ha niile. Ndị Ikpe 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee zie ozi ka a gaa Kidesh-naftalaị+ kpọọ Berak+ nwa Abinoam, o wee sị ya: “Ọ̀ bụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel enyeghị gị iwu, sị, ‘Gaa gbasaa onwe gị n’Ugwu Tebọ,+ sikwa n’etiti ụmụ Naftalaị+ nakwa n’etiti ụmụ Zebulọn+ kpọrọ puku ndị ikom iri’? Abụ Ọma 89:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ugwu na ndịda—ọ bụ gị kere ha;+Tebọ+ na Hemọn+—ha na-etiku aha gị mkpu ọṅụ.+
22 Ókè ya ruru Tebọ+ nakwa Shahazuma na Bet-shimesh, ebe ókè nke ala ha jedebere bụ na Jọdan; obodo iri na isii na ógbè ha niile.
6 O wee zie ozi ka a gaa Kidesh-naftalaị+ kpọọ Berak+ nwa Abinoam, o wee sị ya: “Ọ̀ bụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel enyeghị gị iwu, sị, ‘Gaa gbasaa onwe gị n’Ugwu Tebọ,+ sikwa n’etiti ụmụ Naftalaị+ nakwa n’etiti ụmụ Zebulọn+ kpọrọ puku ndị ikom iri’?