Jenesis 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ ya mere e ji kpọọ olulu mmiri ahụ Bia-lehaị-rọị.+ Lee, ọ dị n’agbata Kedesh na Bired. Ọnụ Ọgụgụ 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee bata n’ala ịkpa Zin+ n’ọnwa nke mbụ, ha wee biri na Kedesh.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Miriam+ nwụrụ, n’ebe ahụ ka e likwara ya.
20 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee bata n’ala ịkpa Zin+ n’ọnwa nke mbụ, ha wee biri na Kedesh.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Miriam+ nwụrụ, n’ebe ahụ ka e likwara ya.