21 Ma Ịtaị zara eze, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ, dịkwa nnọọ ka onyenwe m eze dị ndụ,+ n’ebe onyenwe m eze nọ, ma ọ bụ n’ọnwụ ma ọ bụ ná ndụ, n’ebe ahụ ka ohu gị ga-anọ!”+
2 Ịlaịja wee malite ịsị Ịlaịsha: “Biko, nọdụ ebe a, n’ihi na Jehova ezipụwo m ka m gaa Betel.” Ma Ịlaịsha sịrị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ dịkwa nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ,+ agaghị m ahapụ gị.”+ Ha wee gbadaa Betel.+
10 Ma, Jehova bụ Chineke n’eziokwu.+ Ọ bụ Chineke dị ndụ,+ bụrụkwa Eze ruo mgbe ebighị ebi.+ Ụwa ga-ama jijiji n’ihi iwe ya,+ ọ dịghịkwa mba ga-eguzo mgbe ọ ga-eweta amamikpe ya.+