Jenesis 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ kpọkwara ebe ahụ Betel;+ ma aha obodo ahụ bụbu Lọz.+ 1 Ndị Eze 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee debe otu na Betel,+ debekwa nke ọzọ na Dan.+ 1 Ndị Eze 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Lee, e nwere otu onye+ nke Chineke nke si na Juda gaa Betel dị ka Jehova gwara ya,+ mgbe Jeroboam guzo n’akụkụ ebe ịchụàjà+ isure ihe nsure ọkụ.+ 2 Ndị Eze 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee si n’ebe ahụ gbagoo Betel.+ Ka ọ na-agbago n’ụzọ, e nwere ụmụ okoro nta+ ndị si n’obodo ahụ pụta wee malite ịkwa ya emo,+ na-asị ya: “Gbagowe, onye isi nkwọcha!+ Gbagowe, onye isi nkwọcha!”
13 Lee, e nwere otu onye+ nke Chineke nke si na Juda gaa Betel dị ka Jehova gwara ya,+ mgbe Jeroboam guzo n’akụkụ ebe ịchụàjà+ isure ihe nsure ọkụ.+
23 O wee si n’ebe ahụ gbagoo Betel.+ Ka ọ na-agbago n’ụzọ, e nwere ụmụ okoro nta+ ndị si n’obodo ahụ pụta wee malite ịkwa ya emo,+ na-asị ya: “Gbagowe, onye isi nkwọcha!+ Gbagowe, onye isi nkwọcha!”