1 Samuel 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jọnatan na Devid wee gbaa ndụ,+ n’ihi na ọ hụrụ ya n’anya dị ka mkpụrụ obi nke ya.+ 2 Samuel 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, eze nweere Mefiboshet+ nwa Jọnatan nwa Sọl ọmịiko n’ihi iyi Devid na Jọnatan nwa Sọl ji aha Jehova ṅụọ.+
7 Otú ọ dị, eze nweere Mefiboshet+ nwa Jọnatan nwa Sọl ọmịiko n’ihi iyi Devid na Jọnatan nwa Sọl ji aha Jehova ṅụọ.+