1 Samuel 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sọl wee rube isi n’ihe Jọnatan kwuru, Sọl wee ṅụọ iyi, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ a gaghị egbu ya.” Abụ Ọma 79:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ka ị nụ ude onye mkpọrọ na-asụ.+Dị ka ogwe aka gị si dị ukwuu, chebe ndị a mara ikpe ọnwụ.+ Ekliziastis 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwata nke maara ihe ma bụrụ ogbenye+ dị mma karịa eze meworo agadi nke dị iberiibe,+ bụ́ onye na-amaghị na ịdọ aka ná ntị ka dị ya mkpa.+ Ekliziastis 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi na okwu eze dị ike;+ ònyekwa nwere ike ịsị ya: ‘Gịnị ka ị na-eme?’”
6 Sọl wee rube isi n’ihe Jọnatan kwuru, Sọl wee ṅụọ iyi, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ a gaghị egbu ya.”
13 Nwata nke maara ihe ma bụrụ ogbenye+ dị mma karịa eze meworo agadi nke dị iberiibe,+ bụ́ onye na-amaghị na ịdọ aka ná ntị ka dị ya mkpa.+