Abụ Ọma 102:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Iji nụrụ ịsụ ude onye mkpọrọ,+Iji tọhapụ ndị a mara ikpe ọnwụ;+ Aịzaya 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova, biko, meere anyị amara.+ Olileanya anyị dị n’ebe ị nọ.+ Ghọọ ogwe aka anyị+ kwa ụtụtụ,+ ee, ghọọ nzọpụta anyị n’oge nsogbu.+
20 Iji nụrụ ịsụ ude onye mkpọrọ,+Iji tọhapụ ndị a mara ikpe ọnwụ;+ Aịzaya 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova, biko, meere anyị amara.+ Olileanya anyị dị n’ebe ị nọ.+ Ghọọ ogwe aka anyị+ kwa ụtụtụ,+ ee, ghọọ nzọpụta anyị n’oge nsogbu.+
2 Jehova, biko, meere anyị amara.+ Olileanya anyị dị n’ebe ị nọ.+ Ghọọ ogwe aka anyị+ kwa ụtụtụ,+ ee, ghọọ nzọpụta anyị n’oge nsogbu.+