Abụ Ọma 143:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mee ka m nụrụ obiọma* gị n’ụtụtụ,+N’ihi na ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi.+Mee ka m mara ụzọ m kwesịrị ije ije na ya,+N’ihi na ọ bụ gị ka m nyere mkpụrụ obi m.+ Abụ Ákwá 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ha na-adị ọhụrụ kwa ụtụtụ.+ Ikwesị ntụkwasị obi gị bara ụba.+
8 Mee ka m nụrụ obiọma* gị n’ụtụtụ,+N’ihi na ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi.+Mee ka m mara ụzọ m kwesịrị ije ije na ya,+N’ihi na ọ bụ gị ka m nyere mkpụrụ obi m.+