Ọpụpụ 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye iro sịrị, ‘M ga-achụwa ha!+ M ga-achụkwuru ha!+M ga na-eke ihe nkwata+ ruo mgbe afọ juru mkpụrụ obi m!M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-akpụrụ ha pụọ!’+ 1 Samuel 23:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid wee biri n’ala ịkpa n’ebe siri ike mbanye, o wee biri n’ógbè nke bụ́ ugwu ugwu n’ala ịkpa Zif.+ Sọl wee na-achọ ya mgbe niile,+ ma Chineke enyefeghị ya n’aka ya.+ Abụ Ọma 71:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Sị: “Chineke ahapụwo ya.+Chụwa ya jide ya, n’ihi na ọ dịghị onye ga-anapụta ya.”+
9 Onye iro sịrị, ‘M ga-achụwa ha!+ M ga-achụkwuru ha!+M ga na-eke ihe nkwata+ ruo mgbe afọ juru mkpụrụ obi m!M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-akpụrụ ha pụọ!’+
14 Devid wee biri n’ala ịkpa n’ebe siri ike mbanye, o wee biri n’ógbè nke bụ́ ugwu ugwu n’ala ịkpa Zif.+ Sọl wee na-achọ ya mgbe niile,+ ma Chineke enyefeghị ya n’aka ya.+