Abụ Ọma 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọtụtụ ndị na-ekwu banyere mkpụrụ obi m, sị:“Chineke agaghị azọpụta ya.”+ Sila. Abụ Ọma 42:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị na-ebuso m iro akọchawo m nke ukwuu nke na ọ dị ka à ga-asị na e gwepịara ọkpụkpụ m,+Ka ha nọ na-asị m ogologo ụbọchị dum: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+ Matiu 27:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ọ tụkwasịrị Chineke obi; Ya napụta+ ya ugbu a ma ọ bụrụ na ihe ya masịrị Ya, n’ihi na ọ sịrị, ‘Abụ m Ọkpara Chineke.’”+
10 Ndị na-ebuso m iro akọchawo m nke ukwuu nke na ọ dị ka à ga-asị na e gwepịara ọkpụkpụ m,+Ka ha nọ na-asị m ogologo ụbọchị dum: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+
43 Ọ tụkwasịrị Chineke obi; Ya napụta+ ya ugbu a ma ọ bụrụ na ihe ya masịrị Ya, n’ihi na ọ sịrị, ‘Abụ m Ọkpara Chineke.’”+