1 Samuel 20:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na ruo ụbọchị niile nwa Jesi dị ndụ n’elu ala, gị na ọbụbụeze gị agaghị eguzosi ike.+ N’ihi ya, zie ozi kpọtara m ya, n’ihi na ọ ga-anwụrịrị.”+ 1 Samuel 24:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Lee! M maara nke ọma na ị ga-abụrịrị eze,+ na ọ bụkwa n’aka gị ka alaeze Izrel ga-adịgide.
31 N’ihi na ruo ụbọchị niile nwa Jesi dị ndụ n’elu ala, gị na ọbụbụeze gị agaghị eguzosi ike.+ N’ihi ya, zie ozi kpọtara m ya, n’ihi na ọ ga-anwụrịrị.”+