1 Samuel 20:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Jọnatan wee sị Devid: “Laa n’udo,+ ebe anyị ṅụworo iyi,+ anyị abụọ, n’aha Jehova, sị, ‘Ka Jehova bụrụ onye akaebe n’etiti mụ na gị nakwa n’etiti ụmụ m na ụmụ gị ruo mgbe a na-akaghị aka.’”+ Devid wee bilie lawa, Jọnatan wee bata n’obodo. 2 Samuel 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Eze wee sị ya: “Gaa n’udo.”+ O wee bilie gaa Hibrọn. 2 Ndị Eze 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee sị ya: “Laa n’udo.”+ O wee si n’ebe ọ nọ lawa garuo ebe dị anya.
42 Jọnatan wee sị Devid: “Laa n’udo,+ ebe anyị ṅụworo iyi,+ anyị abụọ, n’aha Jehova, sị, ‘Ka Jehova bụrụ onye akaebe n’etiti mụ na gị nakwa n’etiti ụmụ m na ụmụ gị ruo mgbe a na-akaghị aka.’”+ Devid wee bilie lawa, Jọnatan wee bata n’obodo.