-
1 Samuel 28:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 Sọl wee buru onwe ya tụọ n’ala ozugbo ahụ, egwu jidekwara ya nke ukwuu n’ihi okwu “Samuel.” Ọ dịghịkwa ike fọdụrụ n’ime ya, n’ihi na o righị nri ụbọchị ahụ dum na abalị ahụ dum.
-