Joshụa 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Izrel agaghị enwe ike ibuso ndị iro ha agha.+ Ha ga-atụgharị si n’ihu ndị iro ha gbaa ọsọ, n’ihi na ha aghọwo ihe a ga-ebibi ebibi. Agaghị m anọnyere unu ọzọ ọ gwụla ma unu kpochapụrụ ihe a ga-ebibi ebibi nke dị n’etiti unu.+ Abụ Ọma 44:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ugbu a, ị jụwo anyị ma na-eweda anyị ala,+Ị dịghịkwa eso ndị agha anyị eje agha.+ Abụ Ọma 79:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ha eripịawo Jekọb,+Ha emewokwa ka ebe obibi ya tọgbọrọ n’efu.+ Abụ Ọma 106:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O wee nyefee ha ugboro ugboro n’aka ndị mba ọzọ,+Ka ndị kpọrọ ha asị chịa ha,+
12 Ụmụ Izrel agaghị enwe ike ibuso ndị iro ha agha.+ Ha ga-atụgharị si n’ihu ndị iro ha gbaa ọsọ, n’ihi na ha aghọwo ihe a ga-ebibi ebibi. Agaghị m anọnyere unu ọzọ ọ gwụla ma unu kpochapụrụ ihe a ga-ebibi ebibi nke dị n’etiti unu.+