Joshụa 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ókè ya gbagokwara Diba n’ebe ndagwurugwu Ekọ+ ma chee ihu n’ebe ugwu ruo Gilgal,+ bụ́ nke dị n’ihu ebe e si agbago Adọmịm, nke dị na ndịda iyi ndagwurugwu; ókè ya gafekwara ruo mmiri En-shimesh,+ ebe o jedebere bụ En-rogel.+ 1 Samuel 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị Izrel niile wee gaa Gilgal, ha wee mee Sọl eze n’ebe ahụ n’ihu Jehova n’ime Gilgal. Ha wee chụọ àjà udo n’ebe ahụ n’ihu Jehova,+ n’ebe ahụkwa ka Sọl na ndị Izrel niile nọ na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+
7 Ókè ya gbagokwara Diba n’ebe ndagwurugwu Ekọ+ ma chee ihu n’ebe ugwu ruo Gilgal,+ bụ́ nke dị n’ihu ebe e si agbago Adọmịm, nke dị na ndịda iyi ndagwurugwu; ókè ya gafekwara ruo mmiri En-shimesh,+ ebe o jedebere bụ En-rogel.+
15 Ndị Izrel niile wee gaa Gilgal, ha wee mee Sọl eze n’ebe ahụ n’ihu Jehova n’ime Gilgal. Ha wee chụọ àjà udo n’ebe ahụ n’ihu Jehova,+ n’ebe ahụkwa ka Sọl na ndị Izrel niile nọ na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+