1 Samuel 14:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Kish+ bụ nna Sọl, Nee+ bụ́ nna Abna bụ nwa Abayel. 1 Ihe E Mere 8:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma Nee+ mụrụ Kish;+ Kish amụọ Sọl;+ Sọl amụọ Jọnatan+ na Malkaị-shua+ na Abinadab+ na Eshbel.+ 1 Ihe E Mere 9:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma Nee+ mụrụ Kish;+ Kish amụọ Sọl;+ Sọl amụọ Jọnatan+ na Malkaị-shua+ na Abinadab+ na Eshbel.+ Ọrụ Ndịozi 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma malite n’oge ahụ gaa n’ihu, ha kwuru ka e nye ha eze,+ Chineke wee nye ha Sọl nwa Kish, nwoke si n’ebo Benjamin,+ ruo afọ iri anọ.
21 Ma malite n’oge ahụ gaa n’ihu, ha kwuru ka e nye ha eze,+ Chineke wee nye ha Sọl nwa Kish, nwoke si n’ebo Benjamin,+ ruo afọ iri anọ.