2 Jọshụa wee si na Jeriko zipụ ndị ikom ka ha gaa E-aị,+ bụ́ nke dị nso na Bet-evin,+ n’ebe ọwụwa anyanwụ Betel,+ ọ sịrị ha: “Gbagoonụ ledo ala ahụ.” Ndị ikom ahụ wee gbagoo ma ledo E-aị.+
12 Ókè ha n’isi isi ebe ugwu wee malite na Jọdan, ókè nke ala ahụ rukwara ná mkpọda Jeriko+ n’ebe ugwu ma gbagoo n’ugwu n’ebe ọdịda anyanwụ. Ebe o jedebere bụ n’ala ịkpa Bet-evin.+