Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 7:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Jehova wee sị Gidiọn: “Ndị gị na ha so karịrị akarị nke na agaghị m enyefe Midian n’aka ha.+ Ikekwe, Izrel ga-eji ya nyaara m isi,+ sị, ‘Ọ bụ aka m zọpụtara m.’+

  • 2 Ndị Eze 6:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ma ọ sịrị: “Atụla egwu,+ n’ihi na ndị anyị na ha nọ karịrị ndị ha na ha nọ.”+

  • 2 Ihe E Mere 14:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Esa wee malite ịkpọku Jehova bụ́ Chineke ya,+ sị: “Jehova, a bịa n’inye aka, ma ndị mmadụ hà dị ọtụtụ ma ọ bụ na ha adịghị ike, o nweghị ihe o mere n’ebe ị nọ.+ Jehova bụ́ Chineke anyị, biko, nyere anyị aka n’ihi na anyị dabeere n’ebe ị nọ,+ anyị jikwa aha gị+ na-ebuso ìgwè mmadụ a agha. Jehova, ọ bụ gị bụ Chineke anyị.+ Ekwela ka mmadụ efu kara gị ike.”+

  • Abụ Ọma 115:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Unu ndị na-atụ egwu Jehova, tụkwasịnụ Jehova obi;+

      Ọ bụ onye na-enyere ha aka, bụrụkwa ọta ha.+

  • Ndị Hibru 11:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 bụ́ ndị sitere n’okwukwe merie alaeze dị iche iche n’agha,+ mezuo ezi omume,+ nweta nkwa dị iche iche,+ mechie ọnụ ọdụm,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya