39 Taa, adịghị m ike, ọ bụ ezie na e tere m mmanụ+ ịbụ eze, obi ọjọọ ndị ikom a, bụ́ ụmụ Zeruya,+ karịrị m.+ Ka Jehova kwụọ onye na-eme ihe ọjọọ ụgwọ dị ka ihe ọjọọ ya si dị.”+
10 Ma eze sịrị: “Gịnị jikọrọ mụ na unu,+ ụmụ Zeruya?+ Ya kpọwa m iyi,+ n’ihi na Jehova asịwo ya,+ ‘Kpọọ Devid iyi!’ Ònyezi ga-asị, ‘Gịnị mere i ji mee otú ahụ?’”+