1 Samuel 25:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe mmadụ biliri ịchụ gị ọsọ na ịchọ mkpụrụ obi gị, a ga-ekechi mkpụrụ obi onyenwe m n’akpa ndụ+ nke dị n’aka Jehova bụ́ Chineke gị;+ ma ọ ga-agbapụ mkpụrụ obi ndị iro gị dị ka à ga-asị na e si n’èbè gbapụ ya.+ 2 Samuel 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma Ahimaz+ nwa Zedọk sịrị: “Biko, ka m gbara ọsọ gaa kọọrọ eze ihe merenụ, n’ihi na Jehova ekpepụtawo ya n’aka ndị iro ya.”+ Abụ Ọma 94:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 94 Gị Chineke nke na-abọ ọbọ, bụ́ Jehova,+Chineke nke na-abọ ọbọ, nwuo dị ka ìhè!+
29 Mgbe mmadụ biliri ịchụ gị ọsọ na ịchọ mkpụrụ obi gị, a ga-ekechi mkpụrụ obi onyenwe m n’akpa ndụ+ nke dị n’aka Jehova bụ́ Chineke gị;+ ma ọ ga-agbapụ mkpụrụ obi ndị iro gị dị ka à ga-asị na e si n’èbè gbapụ ya.+
19 Ma Ahimaz+ nwa Zedọk sịrị: “Biko, ka m gbara ọsọ gaa kọọrọ eze ihe merenụ, n’ihi na Jehova ekpepụtawo ya n’aka ndị iro ya.”+