2 Ma ụnyaahụ ma n’oge gara aga+ mgbe Sọl bụ eze anyị, ọ bụ gị na-eduru Izrel apụ ma na-akpọlata ha.+ Jehova wee sị gị, ‘Ọ bụ gị ga-azụ ndị m Izrel dị ka atụrụ,+ ọ bụkwa gị ga-abụ onye ndú+ Izrel.’”
2 Ma ụnyaahụ ma n’oge gara aga, ọbụna mgbe Sọl bụ eze, ọ bụ gị na-edu Izrel apụ ma na-akpọlata ha;+ Jehova bụ́ Chineke gị wee sị gị, ‘Ọ bụ gị ga-azụ ndị m Izrel dị ka atụrụ,+ ọ bụkwa gị ga-abụ onye ndú+ ndị m Izrel.’”