1 Samuel 30:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Devid na ndị ya na ha so wee malite ịkwa ákwá n’olu dara ụda,+ ruo mgbe ike ịkwa ákwá na-adịkwaghị ha. 2 Samuel 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee malite iti mkpu arịrị na ịkwa ákwá+ na ibu ọnụ+ ruo anyasị n’ihi Sọl nakwa n’ihi Jọnatan nwa ya nakwa n’ihi ndị Jehova nakwa n’ihi ụlọ Izrel,+ n’ihi na e jiriwo mma agha gbuo ha.
4 Devid na ndị ya na ha so wee malite ịkwa ákwá n’olu dara ụda,+ ruo mgbe ike ịkwa ákwá na-adịkwaghị ha.
12 Ha wee malite iti mkpu arịrị na ịkwa ákwá+ na ibu ọnụ+ ruo anyasị n’ihi Sọl nakwa n’ihi Jọnatan nwa ya nakwa n’ihi ndị Jehova nakwa n’ihi ụlọ Izrel,+ n’ihi na e jiriwo mma agha gbuo ha.