2 Samuel 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 mgbe otu onye bịara kọọrọ m,+ sị, ‘Lee, Sọl anwụwo,’ n’anya ya, ọ dị ya ka ọ̀ na-eweta ozi ọma, ma mgbe oge ruru ka m nye ya ụgwọ ọrụ onye ozi, mụ onwe m kpaara ya aka wee gbuo+ ya n’ime Ziklag; 1 Ndị Eze 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Eze Sọlọmọn ziri Benaya+ nwa Jehoyada ozi ozugbo; o wee wakpo ya, o wee nwụọ.+
10 mgbe otu onye bịara kọọrọ m,+ sị, ‘Lee, Sọl anwụwo,’ n’anya ya, ọ dị ya ka ọ̀ na-eweta ozi ọma, ma mgbe oge ruru ka m nye ya ụgwọ ọrụ onye ozi, mụ onwe m kpaara ya aka wee gbuo+ ya n’ime Ziklag;