1 Samuel 31:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo n’echi ya, mgbe ndị Filistia bịara iyipụsị ndị e gburu egbu ihe ha yi,+ na ha hụrụ Sọl na ụmụ ya atọ ka ha tọgbọ n’Ugwu Gilboa.+ 2 Samuel 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “E gbuwo ịma mma gị, Izrel, n’ebe gị ndị dị elu.+Lee ka ndị dike si daa!
8 O wee ruo n’echi ya, mgbe ndị Filistia bịara iyipụsị ndị e gburu egbu ihe ha yi,+ na ha hụrụ Sọl na ụmụ ya atọ ka ha tọgbọ n’Ugwu Gilboa.+