1 Samuel 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E mesịa, ndị Filistia zukọtara maa ụlọikwuu ha na Shunem.+ Sọl wee kpọkọta Izrel dum, ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilboa.+ 1 Samuel 31:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị Filistia nọ na-ebuso Izrel agha,+ ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha,+ ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+ 2 Samuel 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwa okorobịa ahụ na-akọrọ ya ihe ahụ wee sị: “Ọ dabara na m nọ n’Ugwu Gilboa,+ lee, Sọl dabeere n’ube ya;+ ma, lee! ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya na ndị nọ n’elu ịnyịnya chụkwutere ya.+ 2 Samuel 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid wee gaa nata ndị nwe ala Jebesh-gilied+ ọkpụkpụ Sọl+ na ọkpụkpụ Jọnatan nwa ya, bụ́ ndị zuuru ya n’ámá obodo Bet-shan,+ bụ́ ebe ndị Filistia kwụwara+ ha n’osisi n’ụbọchị ndị Filistia gburu Sọl n’Ugwu Gilboa.+
4 E mesịa, ndị Filistia zukọtara maa ụlọikwuu ha na Shunem.+ Sọl wee kpọkọta Izrel dum, ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilboa.+
31 Ndị Filistia nọ na-ebuso Izrel agha,+ ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha,+ ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+
6 Nwa okorobịa ahụ na-akọrọ ya ihe ahụ wee sị: “Ọ dabara na m nọ n’Ugwu Gilboa,+ lee, Sọl dabeere n’ube ya;+ ma, lee! ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya na ndị nọ n’elu ịnyịnya chụkwutere ya.+
12 Devid wee gaa nata ndị nwe ala Jebesh-gilied+ ọkpụkpụ Sọl+ na ọkpụkpụ Jọnatan nwa ya, bụ́ ndị zuuru ya n’ámá obodo Bet-shan,+ bụ́ ebe ndị Filistia kwụwara+ ha n’osisi n’ụbọchị ndị Filistia gburu Sọl n’Ugwu Gilboa.+