1 Samuel 31:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo n’echi ya, mgbe ndị Filistia bịara iyipụsị ndị e gburu egbu ihe ha yi,+ na ha hụrụ Sọl na ụmụ ya atọ ka ha tọgbọ n’Ugwu Gilboa.+ Abụ Ákwá 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ewoo, lee ka Jehova si were ígwé ojii kpuchie ada bụ́ Zayọn n’iwe ya!+O siwo n’eluigwe tụda ịma mma Izrel+ n’ala.+O chetaghịkwa ihe mgbakwasị ụkwụ+ ya n’ụbọchị iwe ya.
8 O wee ruo n’echi ya, mgbe ndị Filistia bịara iyipụsị ndị e gburu egbu ihe ha yi,+ na ha hụrụ Sọl na ụmụ ya atọ ka ha tọgbọ n’Ugwu Gilboa.+
2 Ewoo, lee ka Jehova si were ígwé ojii kpuchie ada bụ́ Zayọn n’iwe ya!+O siwo n’eluigwe tụda ịma mma Izrel+ n’ala.+O chetaghịkwa ihe mgbakwasị ụkwụ+ ya n’ụbọchị iwe ya.