2 Samuel 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eze wee sị Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Laghachi n’obodo n’udo, gị na Ahimaz nwa gị na Jọnatan+ nwa Abayata, ụmụ unu abụọ, unu na ha. 2 Samuel 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma Ahimaz+ nwa Zedọk sịrị: “Biko, ka m gbara ọsọ gaa kọọrọ eze ihe merenụ, n’ihi na Jehova ekpepụtawo ya n’aka ndị iro ya.”+
27 Eze wee sị Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Laghachi n’obodo n’udo, gị na Ahimaz nwa gị na Jọnatan+ nwa Abayata, ụmụ unu abụọ, unu na ha.
19 Ma Ahimaz+ nwa Zedọk sịrị: “Biko, ka m gbara ọsọ gaa kọọrọ eze ihe merenụ, n’ihi na Jehova ekpepụtawo ya n’aka ndị iro ya.”+