2 Samuel 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eze wee sị Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Laghachi n’obodo n’udo, gị na Ahimaz nwa gị na Jọnatan+ nwa Abayata, ụmụ unu abụọ, unu na ha. 1 Ndị Eze 1:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee, Jọnatan+ nwa Abayata onye nchụàjà bịara. Adọnaịja wee sị: “Batawa, n’ihi na ị bụ dike, i ji ozi ọma bịa.”+
27 Eze wee sị Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Laghachi n’obodo n’udo, gị na Ahimaz nwa gị na Jọnatan+ nwa Abayata, ụmụ unu abụọ, unu na ha.
42 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee, Jọnatan+ nwa Abayata onye nchụàjà bịara. Adọnaịja wee sị: “Batawa, n’ihi na ị bụ dike, i ji ozi ọma bịa.”+