1 Samuel 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ọ ga-ahọpụtakwara onwe ya ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha+ na ndị isi nke ndị agha iri ise iri ise,+ họpụtakwa ụfọdụ ka ha na-akọrọ ya ubi,+ na-ewekwara ya ihe ubi,+ na-akpụkwara ya ngwá agha+ na ngwá ụgbọ ịnyịnya.+ 1 Ihe E Mere 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Devid na ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha, tinyere onye ọ bụla bụ́ onye ndú, wee nwee nnọkọ;+ 1 Ndị Kọrịnt 14:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ma ka e mee ihe niile n’ụzọ kwesịrị ekwesị nakwa n’usoro.+
12 ọ ga-ahọpụtakwara onwe ya ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha+ na ndị isi nke ndị agha iri ise iri ise,+ họpụtakwa ụfọdụ ka ha na-akọrọ ya ubi,+ na-ewekwara ya ihe ubi,+ na-akpụkwara ya ngwá agha+ na ngwá ụgbọ ịnyịnya.+
13 Devid na ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha, tinyere onye ọ bụla bụ́ onye ndú, wee nwee nnọkọ;+