16 Mgbe Izrel dum hụrụ na eze egeghị ha ntị, ha zara eze, sị: “Olee òkè anyị nwere na Devid?+ Ọ dịghịkwa ihe nketa anyị nwere na nwa Jesi. Lakwuru chi gị,+ Izrel! Lekwa ụlọ gị, Devid!+ Ndị Izrel wee lawa n’ụlọikwuu ha.
8 m wee dọkapụ+ alaeze n’ụlọ Devid ma nye gị ya, ma ị dịghị ka ohu m Devid, bụ́ onye debere ihe m nyere n’iwu, onye jikwa obi ya dum soro m site n’ime naanị ihe ziri ezi n’anya m,+