1 Ndị Eze 11:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Sọlọmọn wee malite ịchọ igbu Jeroboam.+ Ya mere, Jeroboam biliri wee gbaga+ n’Ijipt gbakwuru Shaịshak+ eze Ijipt, ọ nọkwa n’Ijipt ruo mgbe Sọlọmọn nwụrụ. 2 Ihe E Mere 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo na ngwa ngwa Jeroboam+ nwa Nibat nụrụ ya, mgbe ọ ka nọ n’Ijipt,+ (n’ihi na ọ gbara ọsọ n’ihi eze Sọlọmọn,) Jeroboam si n’Ijipt lọta ozugbo.+
40 Sọlọmọn wee malite ịchọ igbu Jeroboam.+ Ya mere, Jeroboam biliri wee gbaga+ n’Ijipt gbakwuru Shaịshak+ eze Ijipt, ọ nọkwa n’Ijipt ruo mgbe Sọlọmọn nwụrụ.
2 O wee ruo na ngwa ngwa Jeroboam+ nwa Nibat nụrụ ya, mgbe ọ ka nọ n’Ijipt,+ (n’ihi na ọ gbara ọsọ n’ihi eze Sọlọmọn,) Jeroboam si n’Ijipt lọta ozugbo.+