1 Ndị Eze 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nwoke ahụ bụ́ Jeroboam bụ dimkpa, bụrụ dike.+ Mgbe Sọlọmọn hụrụ na nwa okorobịa ahụ na-arụsi ọrụ ike,+ o mere ya onye na-elekọta+ ọrụ niile a manyere+ ụlọ Josef+ ịrụ.
28 Nwoke ahụ bụ́ Jeroboam bụ dimkpa, bụrụ dike.+ Mgbe Sọlọmọn hụrụ na nwa okorobịa ahụ na-arụsi ọrụ ike,+ o mere ya onye na-elekọta+ ọrụ niile a manyere+ ụlọ Josef+ ịrụ.