1 Ndị Eze 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Lee, e nwere otu onye+ nke Chineke nke si na Juda gaa Betel dị ka Jehova gwara ya,+ mgbe Jeroboam guzo n’akụkụ ebe ịchụàjà+ isure ihe nsure ọkụ.+ 1 Ndị Eze 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee sị Ịlaịja: “Gịnị jikọrọ mụ na gị,+ onye nke ezi Chineke? Ị bịakwutewo m ichetara+ m njehie m nakwa igbu nwa m.” Ndị Hibru 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Chineke, onye si n’ọtụtụ ụzọ gwa nna nna anyị hà okwu ọtụtụ mgbe+ n’ogologo oge gara aga site n’ọnụ ndị amụma,+
13 Lee, e nwere otu onye+ nke Chineke nke si na Juda gaa Betel dị ka Jehova gwara ya,+ mgbe Jeroboam guzo n’akụkụ ebe ịchụàjà+ isure ihe nsure ọkụ.+
18 O wee sị Ịlaịja: “Gịnị jikọrọ mụ na gị,+ onye nke ezi Chineke? Ị bịakwutewo m ichetara+ m njehie m nakwa igbu nwa m.”
1 Chineke, onye si n’ọtụtụ ụzọ gwa nna nna anyị hà okwu ọtụtụ mgbe+ n’ogologo oge gara aga site n’ọnụ ndị amụma,+