Ọpụpụ 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye iro sịrị, ‘M ga-achụwa ha!+ M ga-achụkwuru ha!+M ga na-eke ihe nkwata+ ruo mgbe afọ juru mkpụrụ obi m!M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-akpụrụ ha pụọ!’+ Job 40:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lee onye ọ bụla nke dị mpako, wetuo ya ala,+Zọdakwa ndị ajọ omume kpọmkwem n’ebe ha nọ. Aịzaya 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ọ sịwo, ‘M ga-eji aka m dị ike na amamihe m mee ihe,+ n’ihi na m nwere nghọta; m ga-ewepụ ókèala nke ndị dị iche iche,+ m ga-akwakọrọkwa ihe ha kpakọbara,+ dị ka onye dị ike ka m ga-akwada ndị bi n’ime ya.+
9 Onye iro sịrị, ‘M ga-achụwa ha!+ M ga-achụkwuru ha!+M ga na-eke ihe nkwata+ ruo mgbe afọ juru mkpụrụ obi m!M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-akpụrụ ha pụọ!’+
13 N’ihi na ọ sịwo, ‘M ga-eji aka m dị ike na amamihe m mee ihe,+ n’ihi na m nwere nghọta; m ga-ewepụ ókèala nke ndị dị iche iche,+ m ga-akwakọrọkwa ihe ha kpakọbara,+ dị ka onye dị ike ka m ga-akwada ndị bi n’ime ya.+