1 Ndị Eze 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Ben-hedad+ eze Siria chịkọtara ndị agha ya niile, ndị eze iri atọ na abụọ sokwa ya,+ tinyere ịnyịnya+ na ụgbọ ịnyịnya,+ o wee gbagoo nọchibido+ Sameria,+ buso ya agha. 1 Ndị Eze 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee pụwa n’ehihie mgbe Ben-hedad nọ n’ụlọ ndò na-aṅụbiga mmanya ókè,+ ya na ndị eze ahụ, ndị eze iri atọ na abụọ ahụ bụ́ ndị na-enyere ya aka.
20 Ma Ben-hedad+ eze Siria chịkọtara ndị agha ya niile, ndị eze iri atọ na abụọ sokwa ya,+ tinyere ịnyịnya+ na ụgbọ ịnyịnya,+ o wee gbagoo nọchibido+ Sameria,+ buso ya agha.
16 Ha wee pụwa n’ehihie mgbe Ben-hedad nọ n’ụlọ ndò na-aṅụbiga mmanya ókè,+ ya na ndị eze ahụ, ndị eze iri atọ na abụọ ahụ bụ́ ndị na-enyere ya aka.