24 N’ikpeazụ, ha batara ịchụ àjà nkịtị na àjà nsure ọkụ, Jihu mere ka ndị ikom iri asatọ guzooro ya n’èzí, o wee sị: “Nwoke ọ bụla nke gbapụrụ n’ime ndị ikom m na-etinye n’aka unu, mkpụrụ obi onye ahụ ga-anwụ n’ọnọdụ mkpụrụ obi onye ahụ gbapụrụnụ.”+
19 Herọd+ chọsiri ya ike, mgbe ọ na-achọtaghị ya, ọ gbara ndị nche ahụ ajụjụ ma nye iwu ka a kpụpụ ha ma nye ha ntaramahụhụ;+ o wee si na Judia gbadaa Sesaria ma nọtụ n’ebe ahụ.
27 Mgbe onye ahụ na-elekọta ụlọ nga tetara n’ụra wee hụ na ọnụ ụzọ ụlọ mkpọrọ ahụ meghechara emeghe, ọ mịịrị mma agha ya ma chọọ igbu onwe ya,+ n’ihi na o chere na ndị mkpọrọ ahụ agbapụwo.+