Joshụa 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Anatọt+ na ala ịta ahịhịa ya, nakwa Almọn+ na ala ịta ahịhịa ya; obodo anọ. 1 Ihe E Mere 6:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 site n’ebo Benjamin, e nyekwara ha Giba+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Alemet+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Anatọt+ na ala ịta ahịhịa ya. Obodo ha niile bụ́ ndị e nyere ezinụlọ ha dị iche iche dị iri na atọ.+ Jeremaya 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu Jeremaya+ nwa Hilkaya, bụ́ otu n’ime ndị nchụàjà nọ n’Anatọt,+ n’ala Benjamin;+
60 site n’ebo Benjamin, e nyekwara ha Giba+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Alemet+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Anatọt+ na ala ịta ahịhịa ya. Obodo ha niile bụ́ ndị e nyere ezinụlọ ha dị iche iche dị iri na atọ.+